2020/2021 WAEC/NECO Answers: 2020 Waec Igbo answers



+234 8108515604exampoint2015@gmail.com
+234 810851560408108515604

Notice
Our 2021 WAEC Expo Subscription for answers supply ends by Sunday Night. Note: we don't accept calls.

Yoruba 2 (Essay)** 9:30 a.m. 11:30 a.m.


Yoruba 1 (Objective)** 11:30 a.m. 12:30 p.m.


+++++++++++++++++++++++++++++++
YORUBA OBJ:
1DABCBDABAB
11BCDBCDBDDC
21BCCDBDCCBC
31ABABBDBAAC
41BABBBDBAAC
41DCBACCDADA
51DBBBCDACAB

=============================


Goodluck

This is actually the 2019 Waec Igbo answersAnswers as questions sent to our subscribers on WHATSAPP, if you are looking for 2020 WAEC/NECO Answers midnight before the exam, try contacting us.


(3ai)
Udaolu bu ihe na-egosiputa na okwu nwere otu nsupe nweere ike inwe ndiiche na mkpoputa ya.

(3aii)
Akaraudaolu bu otu n'ime akara edemede enwere n'asusu Igbo a na-etinye iji gosiputa udi uda di n'okwu nwere otu nsuoe mana nghota ha di iche iche.

(3bi)
|P|
|kp|

(3bii)
|ny|

(3biii)
|t|
|d|

===========================================


(4a) 
Ngwaa bu mkpuruokwu na-agwa anyi ihe mkpoaha di n'isiahiri mere, maobu ihe o ka ga-eme.

(4bi)
Isingwaa bu ya bu mkpuruokwu bu o kwuru ihe ndi ozo e wee gbapenyewezie ya n'ahu wee gbatia ihe a na-ekwu, nghota e wee diwanye karia.

(4bii)
Nyemakangwaa bu kpuruasusu anyi nwere na'asusu igbo izugbe na enyere ngwaa aka na-eme maobu ihe ga eme. A na-eji akarauhie wee na-ejiko ha na mmekangwaa onu iji mee ka ha buru nyemakangwa, ha bu: "na" na "ga".

(4biii)
Infinitiiv maobu ndikangwaa bu mkpuruedemede igbo a gbakwunyere n'isingwaa na-aru oru dika nganiihu. A na-agbasokwa iwu ndakorita udaume oge a na-agbakwunye ha n'isingwaa. Omumaatu: i+kpo = ikpo(to carry)

(4biv)

(4c)
(i) Ebee - nyemakangwaa
(ii) rie - ngwa
(iii) Osooso - nyemakangwaa
(iv) Tufia - mkpu
(v) m - nnochiaha

======================================

(5a)
(i) 'Na' na - aru oru dika njiko 
(ii) 'Na' na - aru oru dika mbuuzo 
(iii) 'Na' na - aru oru dika isingwaa.
(iv) 'Na' na - aru oru dika nyemakangwaa

(5b)
(i) Njiko
(ii) Nyemakangwaa
(iii) Mbuuzo
(iv) Isigwaa
(v) Mbuuzo
(vi) Nyemakangwaa
(vii) Nyemakangwaa

(5c)
(i) Ndiniihu
(ii) Nyemakangwaa
(iii) Isingwaa
(v) Mgbakwunye

=========================================

(7a)
(i) Ji
(ii) Ede
(iii) Nwa
(iv) aku na uba
(v) Ndu

(7b)
(i) Ka o were ya kpara nganga
(ii) Ihe o ga-eji asoro ibe ya aka
(iii) Ihe nkem bu ihe oma
(iv) Ihe o ji akporo oku
(v) ihe o ji ekwurita uka

=========================================


(9)
(i) O siri na akaraaka bu ebumpta uwa
(ii) Dibia anaghi agwo ebumputa uwa 
(iii) Akaraka abughi ihe a na-enweta n'ike
(iv) Akaraka mmadu jiri puta uwa anaghi echicha echich
(v) Ihe uwa si n'akara aka
(vi) okpoabu si na nwamkpi kwuru na ihe uwa si n'ihu
(vii) Okpoabu si na oburu na ejiri 'ike kete orie' nweta akaraaka, na ndi e nwetaghi ga-abanye ohia
(viii) okpoabu si na onye na-achi ochi, i na-achi onye uwa ojoo ochi ebe nke gi gazierela gi
(ix) Omewere ma chi ya ekweghi, onye uta atala o bu akaraka
(x) Ndi bu uzo chuba ngwere na-achuzi oke.


==========================================


(11a)
Igba alukwaghim bu nkewa di na nwunye mgbe ha enwekwaghi ike inagide onwe ha. 

(11b) 
(i) Igba n'ezi
(ii) Izu ohi
(iii) Ikpa nsi
(iv) Amutaghi nwa
(v) Ita amosu


(11c)
(i) O na-aghasa udo na ezi mmekorita di n'ezinaulo o metutara. 
(ii) O na-emekwa ka umuaka nwoke na nwanyi ahu mutara ghara inwe ezigbo ozuzu, nke a na-eme ka akparamagwa umuaka ahu ghara idaba nke oma. 
(iii) Iji maa atu, ufodu nwere ike muta aka ntutu, isi asi na otutu agwa ojoo ndi ozo


How do I get 2020 Waec Igbo answersBEFORE THE EXAM?
. You can get 2020/2020 Exam answers directly from examplaza.com, visit HERE NOW
Tags:

Portal: Related Posts

FQA - BEST NECO GCE Expo Portal

Is Neco better than GCE?

Why Waec Gce is Far better than Neco Gce. ... 2: Grading: The marking scheme of Neco is totally different from that of Waec Gce and mostly students prefer writing Waec gce than that of Neco , Have you heard about C Parallel slogan, Student now call some board Exam Parallel Examination.


Why Waec Gce is Far better than Neco Gce. ... 2: Grading: The marking scheme of Neco is totally different from that of Waec Gce and mostly students prefer writing Waec gce than that of Neco , Have you heard about C Parallel slogan, Student now call some board Exam Parallel Examination.May 13, 2013

Is NECO easy to pass?

Passing NECO is not difficult, the problem is that many candidates use the wrong method to prepare for NECO and NECO GCE.


Passing NECO is not difficult, the problem is that many candidates use the wrong method to prepare for NECO and NECO GCE.Jan 19, 2020

Is Neco better than GCE?

Why Waec Gce is Far better than Neco Gce. ... 2: Grading: The marking scheme of Neco is totally different from that of Waec Gce and mostly students prefer writing Waec gce than that of Neco , Have you heard about C Parallel slogan, Student now call some board Exam Parallel Examination.


waec expo runs is real. WAEC Answers, NECO ANSWERS and GCE answers comes a night before exam or Hours before exam